Akanka bu? u?zo? pu?ru? iche odee o?bu?la si ede agu?magu? ya, nke e jiri mara ya kpo?mkwem site n’u?zo? o si a ho?o?ro? okwu o ji ede agu?magu? n’u?di? pu?ru? iche bu? nke mkpa aka ya. Mgbe u?fo?du?, akanka odeabu? webatara n’abu? ya na-eme ka ngho?ta abu? ghara i?di? mfe. Niihi o?no?du? a, u ?fo?du? ngho?ta na-emi ala ma o? bu?ru? na-etinye echiche miri emi mgbe a na-agu? ya. Nsogbu di? otu a kpaliri mmu?o? nwancho?cha izipu?ta site n’abu? abu?o? a ho?o?ro?, ka e wee kpo?o? omimi cho?pu?ta akanka ha n’otu n’otu. Nwancho?cha bu n’obi inyocha abu? ndi? a ho?o?ro? ma zipu?ta akanka odeabu? ji wepu?ta echiche na mmetu?taobi di? n’abu? ya. Usoro Atu?tu? nwancho?cha ji mee ncho?cha a bu? Atu?tu? Nnyocha Akanka, site n’ilebanye anya na nhazi agu?magu?, atu?matu?okwu na nka asu?su? odeabu? ji dee abu? ya. Nwancho?cha ho?o?ro? naani? abu? abu?o? bu?; Akaraaka na O?ji? di? n’akwu?kwo? abu? Ekpe Nna nke A. K. Obierozie dere. Ncho?cha a ga enyere ndi? nkuzi, u?mu?akwu?kwo? kari?si?a ndi? nnyocha agu?magu? aka i?cho?pu?ta u?zo? e si enyocha abu? site n’usoro atu?tu? e jiri mee ncho?cha a. O? ga-eme ka ha na-elezi anya i?cho?pu?ta akanka odeabu? abu? ndi? ha na-agu?. N’ikpeazu?, a cho?pu?tara na akanka odeabu? wepu?tara echiche na mmetu?taobi di? n’abu? ya, bu? nke ga-akpali mmu?o? o?gu?u? ibido nwewe mmasi? i?gu? abu? ederede Igbo. Nwancho?cha na-atu? alo? ka o?hanaeze, ndi? nkuzi na u?mu?akwukwo? na-etinye uche n’ebe abu? edereede Igbo di?, iji cho?pu?ta echiche miri emi di? n’abu? ndi? ha na-agu?.
Keywords: abu?, akanka, ho?o?ro?, ndi?, ntu?leko?ri?ta, odeabu?