EKWE Volume 13 Number 1 2020

Mp? na Agh?gh? n’?n?d? Ag?makw?kw? na Na?jir?a: Mmetuta ya na K?rikulum, Nkuzi na ?m?m? As?s? Igbo n’?l?akw?kw? d? elu n’?w?wa Anyanw? Na?jir?a

Dr. (Mrs) Gloria Ngozi Ugbor
Abstract

Nch?cha a lebara anya na mmet?ta mp? na agh?gh? n’?n?d? ag?makw?kw? na Na?jri?a n’ebe k?rikulum, nk?zi na ?m?m? as?s? Igbo d? n’?l?akw?kw? d? elu n’?w?wa Anyanw? Na?jir?a. Aj?j? nch?cha ab?? ka e ji wee mee nch?cha a. Onye nch?cha gbasoro usoro nk?wa s?vee wee mee nch?cha ya. Onye nch?cha ji usoro mbunuche wee h?p?ta nd? isi nkuzi Igbo na ngalaba ?m?m? as?s? Igbo n’?l?akw?kw? d? elu n’?w?wa Anyanw? Na?jir?a b? nd? d? iri asat? na at? (83). Ngwa e jiri mee nch?cha a b? nj?maza, b? nke ihe e dep?tara na ya d? iri ab?? (20). Maka inyocha ngwa nch?cha, nd? nkuzi ab?? na ngalaba language Education Igbo na otu onye nkuzi na-ak?zi na ngalaba measurement na evaluation lebara anya na ya, b? nd? si na ngalaba mahadum nke Na?jir?a d? na Ns?ka. Onye nch?cha lelere ?n?gide n’?n?d? nke agbanwegh? agbanwe site n’iji usoro nt?cha data a na-akp? Cronbach‘s Alpha na Bekee, ma e nwetara akara 0.89. E jiri nt?cha miin na nd?p? n’izigbe wee nweta ?s?sa nch?cha. Nch?cha e mere gosiri na ?z? mp? na agh?gh? si emet?ta k?rikulum as?s? Igbo n’?l?akw?kw? d? elu g?nyere ezugh? oke nke k?rikulum, iwe nd? nkuzi etozugh? etozu n’?r?, ?m? akw?kw? iji ah? ha ma?b? ego gbanweta maak?, nd?nkui anatagh? ?z?z? kwes?r?, nd? nkuzi inupu isi n’?nabata echiche ?h?r? na nkuzi na ?m?m?, oke ?ch?ch? nd? nkuzi nakwa nd? naelek?ta ?l?akw?kw? d? elu, tinyere enyegh? ihe agbamume na ihe nrite maka agwa d? mma. Nch?cha gosikwara n’?z? mp? na agh?gh? si emet?ta ?m? akw?kw? mere ihe ?m?m? as?s? Igbo n’?l?akw?kw? d? elu g?nyere anatagh? nt?ala kwes?r? na nka ?g?g? isi, nka mmek?r?ta na nka mmep?ta, enwegh? ezi agwa, ad?gh? nka, ?da ogbenye tinyere ?nata nzere mm?ta naenwegh? ihe nkwado ma?b? ngosip?ta ya. Onye nch?cha t?tara alo otu a ga-esi h? na nd? na-ahazi k?rikulum Igbo webatara ihe niile kwes?r? maka inye ?m?kw?kw? nt?ala kwes?r? na nka at? mm?ta d? mkpa, ?h? na nd? nkuzi nwetara oke na ?gw? ruru ha, inweta ihe agbamume, tinyere inwe ezi mmek?r?ta n’etiti ha na ?m? akw?kw? iji h? na ?m?m? as?s? Igbo d? ire n’?l?akw?kw? d? elu n’?w?wa Anyanw? Na?jir?a.

Keywords:
Copyright © 2026 ACJOL.