EKWE Volume 13 Number 1 2020

Nkwado ?m? Nwaany? Igbo Bi N’ime Obodo maka Nwulite Ak?n?ba Ke?ha na Keakparamagwa na Nd?da ?w?wa Anyanw? Na?jir?a

Dr. (Mrs.) Gloria Ngozi Ugbor
Abstract

Nch?cha a lebara anya na nkwado ?m? nwaany? Igbo bi n’ime obodo maka nwulite ak?n?ba ke?ha na keakparamagwa na nd?da ?w?wa Anyanw? Na?jir?a. Mb?nuche nch?cha a b? ?mata ?z? a ga- esi kwado ?m? nwaany? Igbo bi n’ime obodo maka izip?ta uru ha bara n’nwulite ak?n?ba ke?ha na keakparamagwa. Aj?j? nch?cha at? ka e ji wee mee nch?cha a. Onye nch?cha gbasoro usoro nk?wa s?vee wee mee nch?cha ya. E ji usoro nh?r? nha na usoro nh?r? ebumnobi wee h?p?ta ?m?nwanny? nd? nk?zi Igbo iri an? na ?m? nwaany? nd? okenye iri na ise bi n’ime obodo maka nch?cha a. Ngwa e jiri mee nch?cha a b? aj?j? ?n? na nj?maza b? nke ihe e dep?tara na ya d? iri ab?? na otu (21). Maka inyocha ngwa nch?cha, nd? nk?zi ab?? na ngalaba am?mam? Igbo na otu onye nk?zi na-ak?zi na ngalaba measurement na evaluation lebara anya na ya, b? nd? si na ngalaba mahadum nke Na?jir?a Nsukka. Onye nch?cha lelere ?n?gide n‘?n?d? nke agbanwegh? agbanwe site n‘iji usoro nt?cha data a na-akp? Cronbach‘s Alpha na Bekee, ma e nwetara akara 0.79. E jiri nt?cha mini, nd?p? n‘izugbe, tinyere nk?wa nd?na wee nweta ?s?sa nch?cha. Nch?cha e mere gosiri na uru ?m? nwaany? bi n’ime obodo bara n’iwulite ezi akparamaagwa g?nyere ?k?ziri nd? ?gbara ?h?r? etu e si am? na elek?ta ezina?l?, inye ?z?z? n’?r? ezina?l?, n’?r? nka, n’?z? aha, n’?r? ugbo, ugwu, ns?p?r? na irube isi. Nch?p?ta ?z? gosiri na Ihe nd? na-ad?ghach? ?m? nwaany? bi n’ime obodo az? n’ iwulite ak?n?ba ke?ha na ezi akparamaagwa g?nyere nleda anya, ?kpa oke na mkpagbu, enwegh? ak?n?ba, ag?gh? akw?kw?, enwegh? nkwado, nleghere anya na enwegh? mmas?. Nch?cha gosikwara na ?d? nkwado e kwesiri inye ?m? nwaany? bi n’ime obodo maka iwulite ak?n?ba ke?ha g?nyere ag?makw?kw? n’efu tinyere akw?kw? nd? okenye, isonye n’otu ?m? nwaany? na nd?r?nd?r? ?ch?ch?, inwe nkwado n’?r? ugbo tinyere ?r? aka/nka d? icheiche. Onye nch?cha t?tara alo ?z? a ga- esi akwado ?m? nwaany? bi n’ime obodo maka ?kw?dosike n’iwulite ak?n?ba ke?ha na ezi akparamagwa bido n’ ezina?l? ruo n’?ha obodo.

Keywords:
Copyright © 2026 ACJOL.