Nd? Igbo b? agb?r? nwere omenaala e ji mara ha nke ha kwenyes?r? ike na ya.? b?kwa ?z? ha si eme ihe ? b?la ha nwere na nd?. Nke a met?takwara ma as?s?, ag?mag? ha nakwa ihe nd? ?z?. Nkwenye n’omenaala nd? Igbo b? n’ibi ezi nd? kacha mma n’ihe ? b?la mmad? na-eme. Ha kwenyekwara na onye ? b?la biri aj? nd? ma ? b? na-eme omume nd? mmad? na-agbar?r? ihu gaanatar?r? ntaramaah?h? d??r? ya. Otu n’ime ihe nd? ah? ?hanaeze na-agbar?r? ihu b? anyaukwu. N’ihi nke a, nch?cha a gbadoro ?kw? n’isiokwu b? anyaukwu ma werekwa ngalaba ag?mag? b? ejije nke g?nyere Ihe Onye Metere nke Oked?ad? Nkechinyere dere, na Onye ?l? Egbughi Onye nke Obidiebube Joyce dere d?ka ihe nlere anya. Nke a b? iji mee ka a mata na ag?mag? b? enyo nh?r??wa. Usoro a gbasoro b? nke nk?was?. Nsogbu nch?cha a b? na ?t?t? nd? mmad? anagh? eche maka ?gh?m ma ? b? ntaramaah?h? ga-ab?a n’ikpeaz? n’ihi agwa ?j?? ha. Nd? nch?cha gbara mb? ?ch?p?ta ihe nd? na-ebute anyaukwu nakwa agwa nd? mejup?tara ya. E gosip?takwara ?z? nd? odee ejije nd? a, a h??r? si zip?ta anyaukwu, ntaramaah?h? e nyere onye anyaukwu. Nd? nch?cha nyekwara nt?ziaka iji gbaziere ?hanaeze olu n’?z? obibi nd? ha. Nch?p?ta any? gosiri na ihe nd? na-ebute anayukwu g?nyere; oke ?ch?ch?, mkp?r?maas?, ?f?anya, aj? ?y?, okwu as? nakwa aka az?. N’ikpeaz?, nch?cha a ga-enyekwa aka n’?kwalite as?s? Igbo ma sitekwa n’?z? d? otu a, bawanye ag?mag? na omenaala Igbo.
Keywords: anyaukwu, d?ka, igbo, nr?t?aka, ntaramaah?h?, n’ejije, n’omenaala