EKWE Volume 14 Number 3 2021

Mmet?ta Ad?mire Ngwa Nkuzi N?r?lere N’ebe Mmeta Nke?ma ?m?akw?kw? d? N’?m?m? Ag?mag? ?d?nala Igbo N’?l?akw?kw? Pra?mar? d? na Zoon Mm?ta Ns?ka

Umo, Clara Uju Ewelum, Chinyelum Patricia
Abstract

Nch?cha a lebara anya na mmet?ta ad?mire ngwa nkuzi n?r?lere n’ebe mmeta nke?ma ?m?akw?kw? d? n’?m?m? ag?mag? ?d?nala Igbo n’?l?akw?kw? pra?mar? d? na zoon mm?ta Ns?ka. Ag?mag? ?d?nala b? ag?mag? a na-ak? n’?n? nke si n’aka nna nna fere n’aka ?m? ha. E ji ya akwalite omenala n’ihi na e si na ya am?ta omenala. Nsogbu ?f?d? a na-ah? n’?m?m? ag?mag? ?d?nala sitere na ngwa nkuzi e ji ak?zi ya. Ngwa nkuzi n?r?lere kacha mma iji mee nke a. Ngwa nkuzi n?r?lere sitere n’okwu ab?? b? n?r? (?n? na nt?) na lere (ile n’anya) e jik?tara ?n? ka ? b?r? otu mkp?r?okwu. ? b? ya kwesiri iji wee na-ak?ziri ?m?akw?kw? pra?mar? ag?mag? ?d?nala Igbo. ? b? ?n?d? a kpaliri nch?cha a iji ch?p?ta ka ngwa nkuzi n?r?lere si d? ire n’ebe mmeta nke?ma ?m?akw?kw? pra?mar? d? n’?m?m? ag?mag? ?d?nala Igbo. Otu aj?j? nch?cha – Kedu akara miin mmeta nke?ma ?m?akw?kw? nd? e ji ngwa nkuzi n?r?lere kuziere ag?mag? ?d?nala Igbo na nd? e jigh?? nakwa otu ?ma okwu - E nwegh? ezigbo nd?miche d? na miin mmeta nke?ma ?m?akw?kw? nd? e ji ngwa nkuzi n?r?lere kuziere ag?mag? ?d?nala Igbo na nd? e jigh? - ka e wep?tara maka nke a. ?d? nch?cha a b? nke nch?p?ta. Ngwa nch?cha e ji mee nch?cha a b? nj?maza – b? Nnwale Mmetadebe Ag?mag? ?d?nala Igbo (NMA?I). Nd? ?kachamara n? na ngalaba Edukesh?n na Lingwistiks (Sayens? As?s?) na As?s? Ala Na?jir?a na Mahadum Na?jir?a, Ns?ka tulere ya. Data e nwetara b? nke e ji miin na nd?p? n’izugbe wee nyocha ma tulekwa. Nch?p?ta gosiri na ?m?akw?kw? e ji ngwa nkuzi n?r?lere kuziere ag?mag? ?d?naala Igbo ka emeta nke?ma n’ ag?mag? ?d?nala Igbo kar?a nd? e jigh?. A t?nyere ?t?t? aro nke g?nyere ka a naeji ngwa nkuzi n?r?lere ak?ziere nd? nkuzi a na-az? na k?leji kedukesh?n na mahadum ka ha wee m?ta ma jiri mm?ta ha nwetara kuziere ?m?akw?kw? n? n’?l?akw?kw? pra?mar? ka ha nwee ike imeta nke?ma n’ag?mag? ?d?nala Igbo. At?nyekwara aro ka a na-eziga nd? nkuzi ?z?z? mm?ghar? ar?mar? kwa mgbe kwa mgbe ebe a ga-az? ha ezigbo ?z?z? maka iji ngwa nkuzi n?r?lere ak?zi ag?mag? ?d?nala Igbo n’?l?akw?kw? pra?mar? tinyekwazi ka nd? ngalaba na-ah? maka iwe nd? nkuzi n’?r? b? Enugu State Universal Basic Education Board (ESUBEB) na-enye as?s? Igbo nkwado site n’?h? na s??s? nd? nkuzi az?r? nke?ma n’as?s? Igbo b? nd? ga na-ak?zi as?s? Igbo nke ga-eme ka ?m?akw?kw? na-emeta nke?ma n’ag?mag? ?d?nala Igbo n’?l?akw?kw? pra?mar?

Keywords: ad?mire, ag?mag?, igbo, mmeta, mmet?ta, mm?ta, ngwa, nkeoma, nk?zi, ns?ka, n?r?lere, n’ebe, n’?m?m?, n’?l?akw?kw?, odinala, pra?mar?, ?m?akw?kw?, zoon
Copyright © 2026 ACJOL.