Nz?k?r?ta ozi d?ka o si were d? n'?d? ?d?naala met?tara ?z? d?gas? iche iche nd? Igbo si agbasa ozi ka otu onye ma ? bukwa ?haneeze mata ihe e kwuru maka ya. E nwere ?d? nz?k?r?ta ozi d? ?che iche. E nwere nke mmad? kwuru n’?n? na nke ogbi; nwekwa nke an? na-eku ume nakwa nke ihe anagh? eku ume. Mana ?d? nz?k?r?ta ozi p?takar?cha ihe ?f?ma b? nke e kwuru n'?n?, nakwa oge ?f?d? nke e ji mmegheri ah? ziputa. N’ala Igbo, ?t?t? ihe d? iche iche ka nd? Igbo na-ah?ta d?ka ihe kw? ekeresu izisa ozi n’ihi na ha p?r? izi mmad? ozi gbara ?kp?r?kp? ma d?kwa omimi mana ha ab?gh? mmad? nke ha jikwa as? as?s?. Nke a mere nd? Igbo ji na-ekwus? “na ah?h?a d? n'?h?a nwere nt? nwekwa ?n?", mana tata ?f?d? ihe nd? ah? gbasara ezimozi ?d?naala d?z? ka ?g? mm?? ma ? b? nkwenye nd? amagh? maka ihe omimi sayens?. Nd? nch?cha ga-agaghar? na Steeti ise d? n’?w?wa anyanw? Na?jir?a b? ebe nd? Igbo biga were ch?p?tagas?a ?m? ihe ?d?naala ?f?d? e ji ezik?r?ta nd? mmad? ozi wee ruo taa. N’usoro nch?cha a, a ga-agbado ?kw? n’aj?j? ?n?, b?a mee ?gaghar? j?p?tacha nd? mmad? ole na ole ?ka n'?n? maka nch?cha a. ? ga-ach?k?ta ?sa o nwetara n’?n? nd? mmad?, t?chaa ha ?f?ma, b?a gosip?ta nd? kwes?r? nchekwaba nakwa nd? ikuzi n’?l? akw?kw? any? ga nakwa mba ofesi ga.
Keywords: igbo, mmet?ta, mp?tara, ndi, n?d?, n’?wa, ?d?naala, ?h?r?, ozi