EKWE Volume 18 Number 2 2025

ND? NA ?R? ?M?AKA N’EZINA?L?

Dr. Dom-Anyanwu Ngozi Asogwa, Chijioke
Abstract

Ederede a lebara anya na nd? na ?r? ?m?aka n’ezina?l?. Mbunuuche nch?cha b? ka e nye ?m?aka ?n?d? na ugwu tosiri ha, ka nne na nna mata ?r? d??r? ha n’ebe ?m?aka ha n?, ka g??menti ala Naij??r?a nwee ike nye ?m?aka agumakw?kw? n’efu. Nch?cha a gbasoro usoro nk?wa ngwa e jiri nweta ihe e jiri r?? b? aj?j??n? interview na nlere anya (observation). Ebe e jiri mee nch?cha b??ch?ch? me obodo kosefe d? na steeti leg??s?, Naij??r?a. Ode t?lere akw?kw? ndi ?z? dere b? nd? met?tara edemede a. Emechiri Ederede a site na ir?? ndi g??menti etiti na nke ime obodo tinyere ndi ?n? na-eru n’okwu ka ha nye aka gbochie ?r? d? iche iche ?m?aka na-ar? n’obodo Naij?r?a ma kwalitekwa agumakw?kw? n’etu ?m?aka n’obodo Naij?r?a d?ka ? d? n’obodo ndi mba ?z?. Mm?ba ?n??g?g??m?aka nd? na-az? ahia n’okpro ?z? na Na?jir?a ab?r?la ihe na-at? egwu. Pasent d? mfe na chi-square b??z? nnyocha data ejiri r???r? na ?m?m? a. Nch?cha a ch?p?tara na amatachagh? ihe egwu d? n’?gba ?m?aka n’etiti ?m?aka nd?? met?tara d? obere. Nnyocha e mere gosiri na ?r? nd? nne na nna na ?n??g?g? ezina?l? ha nwere met?tara àgwà ?m?aka na-akpa n’ebe a na-am? ihe. ?m?m? ihe a na-at? aro ka mmemme mm?ta siri ike na nnukwu ntaramah?h? nke nd? na-ányà ?m?aka, ezigbo ntinye aka na nke g??ment?, ag?makw?kw? n’efu na nke mmanye na ?g? siri ike megide mbelata ?da ogbenye na mmemme mkpochap? nke g??ment?. A t?lere ihe ? p?tara ime ihe nd? a.

Keywords: nd?, n’ezina?l?, ?r?, ?m?aka
Copyright © 2026 ACJOL.