Nch?cha a lebara anya na mmet?ta jenda na mmeta nke ?ma ?m? akw?kw? pra?mar? nd? e ji ngwa nk?zi n?r?lere k?ziere ag?mag? ?d?naala Igbo na zoonu mm?ta Ns?ka. Nch?cha a tulekwara jenda na mmeta nke ?ma ?m? akw?kw? nd? nwoke na ?m? akw?kw? nd? nwaany? n’ag?mag? ?d?naala Igbo d? ka o si met?ta nd? e ji ngwa nk?zi n?r?lere k?ziere na nd? ?m? akw?kw? e jigh? ngwa nk?zi n?r?lere k?ziere. Otu aj?j? nch?cha na otu ?maokwu b? ihe nyere aka maka nch?cha a. ?d? nch?cha a kwaz? ‘experimental’ ka a gbasoro mee nch?cha a. ?n??g? e ji mee nch?cha b? ?m? akw?kw? d? puku ise, nar? ab?? na asaa (5,207) ebe nd? e seere d? nar? ab?? na iri ab?? (220). Ngwa nch?cha e ji mee nch?cha b? Mmet?ta Jenda na Mmeta Nke ?ma N’ag?mag? ?d?naala Igbo (MJMN?N?I) na Ng?k? Mmas? na Jenda ?m? Akw?kw? N’ag?mag? ?d?naala Igbo (NMJ?AN?I). Ihe e nwetara na data ka e ji wee zaa aj?j? nch?cha na ?maokwu. E ji miin na nd?p? n’izugbe wee zaa aj?j? nch?cha ma werekwa akara nt? 0.05 nwalee ?maokwu. Ihe a ch?p?tara na nch?cha a gosiri na ?m? akw?kw? ?m? nwoke na nd? nwaany? e ji ngwa nk?zi n?r?lere kuziri ag?mag? ?d?naala Igbo nwere mmas? ma meta nke ?ma n’ag?mag? ?d?naala Igbo kar?a nd? otu ha e jigh?. Site na nch?p?ta nch?cha a, e kpebiri ka e jiri ngwa nk?zi n?r?lere k?ziere ?m? akw?kw? pra?mar? ag?mag? ?d?naala Igbo ka ha wee nwee ike na-emeta nke ?ma na ya.
Keywords: ag?mag?, akw?kw?, igbo, jenda, kuziere, mmeta, mmet?ta, mm?ta, ndi, ngwa, nke, nk?zi, ns?ka, n?r?lere, ?d?naala, ?ma, pra?mar?, umu, zoonu