IDEAL Volume 15 Number 2 2022

Olu As?s? Ebe Obibi ?l? Na Mmeta Nke ?ma ?m? akw?kw? Sek?nd?r? S?n?? N’?kp?p?ta Mkp?r?okwu As?s? Igbo Na Zonu Mm?ta Awgu Steeti Enugwu

Eze, Roseline Ifeoma
Abstract

Nch?cha a lebara anya n’olu as?s? ebe obibi ?l? na mmeta nke ?ma ?m? akw?kw? n’?kp?p?ta mkp?r?okwu as?s? Igbo n’?l? akw?kw? sek?nd?r? d? na mpaghara mm?ta zonu Awgu. Nsogbu a na-ah?kar? n’ebe ?m? akw?kw? na-am? as?s? Igbo b? na ?t?t? n’ime ha amagh? okwu Igbo ma ya f?d? ?kp?p?ta ya n’usoro okwu Igbo si aga. E ji Aj?j? nch?cha ab?? na ?maokwu duzie ya b? nch?cha n’usoro quasi. Ngwaa nch?cha e ji mee nch?cha b? aj?j? nj?maza na Mmetuta ebe obibi ?l? na mmeta nke ?ma ?m? akw?kw? n’?kp?p?ta mkp?r?okwu as?s? Igbo n’?l? akw?kw? sek?nd?r? d? na mpaghara mm?ta zonu Awgu (MEO?MN???MAI?SMZA). ? d? iri ab?? na ab?? (22) n’?n??g? nke nd? ?kamm?ta at? n? na ngalaba as?s? Igbo, Edukesh?n? nakwa mgbak? si na Mahadum Naijir?a Ns?ka nyochara ma h?ta na ? dabara na nch?cha e ji ya eme. Nd? nch?cha mebere ya iji ch?p?ta ka olu as?s? ebe obibi mmad? si ab? nd?ghachiaz? n’ikp?p?ta okwu Igbo n’ogo sek?nd?r?. ?n??g? nd? e jiri mee nch?cha b? ?m? akw?kw? sek?nd?r? sin?? ss2 d? otu puku na iri ab?? na asaa (127). E ji usoro t?mb?m t?mb?m h?p?ta ?m? akw?kw? d? iri at? (30) n’ime ?n??g? nd? njirimee nch?cha. Mmas? iji klas? a mee nch?cha b? na ha agafela n’af? nke mb? n’ogo sin?? bataz?a n’ogo af? nke ab?? b? ogo a t?r? anya n ha enweela nt?ala gbasara ?t?as?s? Igbo marakwa olu as?s? d? iche iche e nwere na ebe obibi ha nke na-ab?kar? ndoghachi az? nye ?kp?p?ta okwu Igbo ha nke ?ma. E mere nnwale nt?kwasiobi nyere akara 0.78 n’usoro Crombach Alpha. Usoro nhazi data b? nke e ji mgbak? miin na ndipunizugbe maka aj?j? nch?cha ebe enyochara ?maokwu nch?cha n’akara agbamonwe ANCOVA. Mp?tara ihe a ch?p?tara gosiri na ?t?t? oge, ?d? olu d? iche iche ab?gh? Igbo Izugbe a na-as?/an? n’ebe obibi mmad? h?r? onwe ya na-eme ka ?t?t? ?m? akw?kw? hap? ?ma nke b? mkp?r?okwu Igbo Izugbe nke ?ma, ma ya f?d? ?kp?p?ta ya were were n’?n? ha. Nke a na-ebute ?d?da na emetagh? nke ?ma ha n’as?s? Igbo maka na ? b? ihe e kwuru n’?n? ka a na-ede n’akw?kw?. Nd? nch?cha t?r? aro ka g??ment? nye aka n’?kwalite ?m?m? as?s? Igbo site n’imebe lab? as?s? Igbo n’?l? akw?kw? sek?nd?r? d? iche iche na Steeti Enugwu iji nyere ha aka n’?kwalite mm?ta ?kp?p?ta okwu Igbo na mmas? ?m? akw?kw? nwere n'?m? as?s? Igbo.?z? kwa g??ment? ga-agba mb? iguzobe ?gbak? semina ebe a ga ekughere nd? nkuzi usoro itinye ihe nd? a n’?r? maka ?m?m? as?s? Ig

Keywords: akw?kw?, asusu, awgu, ebe, enugwu, igbo, mkp?r?okwu, mmeta, mm?ta, nke, n’?kp?p?ta, obibi, olu, ?ma, sek?nd?r?, s?n??, steeti, ?l?, umu, zonu
Copyright © 2026 ACJOL.