Nch?cha a lebara anya n’omenaala Igbo a na-ak?ziri ?m? akw?kw? sin?? sek?nd?r? tupu e nwee nzuru?wa. Ebumnobi nch?cha a b? ?ch?p?ta omenaala Igbo d? iche iche d?ka nkwenye nd? Igbo, as?s? Igbo, echichi, ag?mag? ?d?naala, ewumewu, al?mal?, ekpemekpe, ?r? nkana?z?, ekike, nri, na amamiihe ?d?naala Igbo a na-ak?ziri ?m? akw?kw? sin?? sek?nd?r? tupu e nwee nzuru?wa. Otu aj?j? nch?cha ka e ji mee nch?cha a. Usoro nk?wa s?vee ka a gbasoro wee mee nch?cha a. Nd? e ji mee nch?cha b? ?l?akw?kw? sek?nd?r? niile g?vmenti nwe na mpaghara Nd?da ?w?wa Anyanw? Na?jir?a. Usoro nh?r? igwe ka a gbasoro wee h?p?ta nd? e jiri mee nch?cha a maka ihe agbamonwe jenda na mpaghara ?l?akw?kw? d?. Usoro nh?r? ebumnobi ka e ji h?p?ta steeti at? e jiri mee nch?cha. Onye nch?cha gbasoro usoro nh?nanha wee h?p?ta ?l?akw?kw? d? 246 na nd? nkuzi d? 246 zara nj?maza. Nd? e jiri mee nch?cha b? nd? isi nkuzi Igbo. Ngwa nch?cha e jiri mee nch?cha g?nyere nj?maza isiokwu ya b? Aj?j? Gbasara Nz?r? ?wa na Nk?zi na ?m?m? Omenaala Igbo (AGNN?OI). Ihe e nwetara maka ad?m?mma ngwa b? 0.86. N’?hazi ihe a ch?p?tara, a gbasoro usoro nt?cha Miin na nd?p? n’izugbe wee zaa aj?j? nch?cha ma were nnwalet (t-test) wee nweta ?s?sa ?maokwu nch?cha e hibere n’akara nt? 0.05. Ihe a ch?p?tara na nch?cha a gosiri na e nwere ?t?t? omenaala a na-ak?ziri ?m?aka site n’ag?m akw?kw? ?d?naala tupu e nwee nzuru?wa. Site n’ihe a ch?p?tara n’elu, onye nch?cha t?r? alo mkpa ? d? ?haz?r? nd? nkuzi w?ksh?p ?mata mkpa ? d? inyefe omenaala Igbo n’aka ?m? akw?kw? d?ka o si d? ire n’oge ag?m akw?kw? ?d?naala.
Keywords: akw?kw?, igbo, na-ak?ziri, nnyocha, nwee, nzuru?wa, omenaala, sek?nd?r?, s?n??, tupu, umu