Akara nd? met?tara aka b? ozi nd? ah? niile mkp?s?, obu, ogwe na ikpere aka na-ezi mgbe a na-akpa ?b?b?. Ihe nwa nch?cha bu n’obi b? ?ch?p?ta mp?tara aka ? b?la na ?mata ozi akara aka nd? ah? na-ezi kp?m kwem na mmek?r?ta izugbe. ?z? b? ?mata uru ozi aka na-ezibara n’omenaala Igbo. Ihe kpalitere mm?o nwa nch?cha ide n’isiokwu a b? na ?f?d? mmad? edeele maka akara ezimozi met?tara ihu n’omenaala Igbo, mana e debegh? ?t?t? ihe banyere mp?tara na ozi aka na-ezi na nzik?r?ta ozi kar?s?a n’omenaala Igbo, b? nke e dere n’as?s? Igbo kp?mkwem. At?t? a gbasoro mee nch?cha a b? at?t? nke akara. A gbasoro usoro s?vee. Nd? e ji mee nch?cha a b? ?m? nwoke na ?m? nwaany? nd? Igbo d? iche iche bi n’?n?cha. Mgbe e mechara nch?cha a, a ch?p?tara na akara met?tara aka b? ozi niile mkp?s? aka, obu na ogwe aka na-ezi. O met?takwara ozi aka na ak?k? ah? nd? ?z? so ezi. A ch?p?takwara na aka nwere ?t?t? mp?tara na ozi nke ? na-ezi. Edemede a were na-at?zi aro ka nd? nch?cha lebaa anya ma ch?p?takwuo akara nd? ?z? met?tara aka, ya na akara ezimozi nd? ?z?, ka ?m? akw?kw? mara ha n’oge ka a ghara iji ha refuo ha.
Keywords: aka, akara, iji, met?tara, ndi, n’igbo, ozi, zie