IDEAL Volume 14 Number 2 2021

Osisi Ego N’Ala Igbo

Onyinye Constance Amamgbo
Abstract

Nch?cha a b? maka osisi na-enye nd? Igbo akatamkpo ego. Osisi b? otu n’ime ihe Chineke kere nye mmad? iji mee ka nd? t?? ?t? ma na-aga nke ?ma. Ebe osisi ego b? osisi nd? ah? d? iche iche na-enye nd? Igbo atakamkpo ego. Ihe kpalitere mm?? nwanch?cha ime nch?cha a b? ime ka nd? mmad? mata mkpa na uru d? iche iche osisi bara n’ala Igbo. Ugwu na ns?p?r? osisi ?f?d? nwere nke ?t?t? ?m?af? Igbo amabegh? ruo taa n’ihi ak?na?ba e si na ya eweta. Nwanch?cha ah?begh? onye merela nch?cha iji ch?p?ta osisi nd? ah?. Ihe nwanch?cha bu n’obi b? ?ch?p?tagas? aha osisi nd? ah? naenye nd? Igbo nnukwu ego n’?z? d? iche iche ma detuo ha n’akw?kw?. Ebumnobi nwanch?cha ?z? b? ime ka anya ?m?af? Igbo meghee site n’?mata osisi ?f?d? b? osisi ego ha na-ah? kwa mgbe ma ha amagh? na ? b? nnukwu osisi n’ala Igbo. At?t? mgbakwasa ?kw? nch?cha a b? at?t? njirieme na at?t? nr?gaara aka. Nch?cha a gos?r? na ?f?d? osisi e nwere n’ala Igbo nwere nd? na-enye atakamkpo ego n’?z? d? iche iche. ?z?, nwanch?cha ch?p?tara na osisi nd? a ab?gh? ihe nd? Igbo ji egwuri egwu n’ihi ihe nnweta d? na ha. Osisi ego nd? a b? osisi nd? Igbo chekwubere maka ihe nnweta d? ka ego, nri, akwa, ebe obibi, ?n?d? ah? ike dg. Nwanch?cha ch?p?tara na d? ka ?n??g? ?wa na-abawanye ka ?k?k? na ?z?z? osisi ego nd? a na-abawanyekwa. A ch?p?tara na osisi ?f?d? nwere ugwu na ns?p?r? p?r? iche n’ala Igbo kar?a ibe ha. Nch?cha a b? nch?cha nk?was? na nk?wami. Ebe nwanch?cha siri weta ngwa nch?cha ya b? n’akw?kw? ?g?g? d? iche iche, aj?j? ?n? ? gbara nd? maara ihe ekwe na-ak? n’ebe osisi d? n’ala Igbo. N’ikpeaz?, nwanch?cha mejup?tara ebumnoobi ya site n’ime ka ?m?af? Igbo mata na osisi e nwere n’ala Igbo d? n’?d? d? iche iche.

Keywords: ego, igbo, n’ala, osisi
Copyright © 2026 ACJOL.