Gburugburu b? otu ihe nr?aka na-emet?ta ?m?m? as?s? Igbo n’ usoro ag?makw?kw? n’ala Na?j?r?a. Gburugburu nwata akw?kw? h?tara onwe ya nwere ike inwe ezi mmetuta, ma ? b? aj? mmetuta n’?n?d? agumakw?kw? ya. Nke a p?tara na mmeta nke ?ma nwata akw?kw? n’?m?m? as?s? Igbo nwere ike dabere na gburugburu o siri p?ta. ?t?t? ihe d? na gburugburu nwata akw?kw? nwere ike imet?ta ya n’?m?m? as?s? Igbo g?nyere: ?n?d? ak?na?ba ezina?l?, Omume nne na nna, otu ?gb?/omume nd? nk?zi na nd? ?z?. Ihe nd? a niile d? na gburugburu nwere ike ?kwalite ma ? b? budaa ?m?m? as?s? Igbo nwatak?r? n’ ?l?akw?kw?. ? b? nke a kpatara odee jiri lebaa anya n’otu ihe nd? a niile d? na gburugburu si enwe mmetuta n’?m?m? as?s? Igbo nwatak?r? n’ ?l?akw?lw?.
Keywords: asusu, ebe, emet?ta, gburugburu, igbo, nwatak?r?, ?m?m?, otu, ?l?akw?kw?