?m? ?kp? b? otu e nwere n’ala Igbo nd? Igbo ejigh? egwu egwu. ? b? otu jik?tara ?m? nwaany? nd? a m?r? n’otu ebe. Okwu ?m? ?kp? n’ala Igbo b? iwu n’ihi na o nwegh? onye na-ama ha aka n’ihu ma ? b? gbaghaa okwu ha. Onye ? b?la mara ?m? ?kp? aka n’ihu site n’inupu isi n’ihe ha gwara ya ma ? b?kwan? kpar?a ha n’?z? ? b?la, ha na-emesi onye d? etu ah? ike n’?d? ? ga-ab? ha mechaa onye d? etu ah? ihe o kweta na mmiri ?k? na-egbu mbe. Onye kpar?r? otu nwa ?kp? kpar?r? ?m? ?kp? obodo niile, ya mere na egwu ? b?la ha k??r? onye d? etu ah?, ? gbawa ya. Kaosilad?, ?f?d? na-enwe mgbagwojuanya gbasara oke na ?r? d??r? nd? otu ?m? ?kp?. Ya mere o ji d? mkpa ime nch?cha a iji ch?p?ta ?r? d? iche iche ?m? ?kp? na-ar? n’obodo d? iche iche n’ala Igbo. A h??r? otu obodo na steeti ? b?la, n’ime steeti ?kp? Igbo ise nd? g?nyere: ?hafia, Abatete, Abakaliki, Leja na Obodoukwu, wee mee nch?cha a. Nch?cha a bu n’uche ?ch?p?ta ?r? ?m? ?kp? n’ala Igbo. Iji mee ka mbunuche a p?ta ihe, e ji usoro nch?cha s?vee mfe na at?t? nr?m?r? wee t?chaa ngwa nch?cha e nwetara. Nch?p?ta nch?cha a gosiri na ?m? ?kp? na-ar? ?r? d? iche iche a h?r? anya n’ala Igbo d? ka ekpemikpe, nd?m?d?, ad?maka na nt?, ikpe udo, mmek?r?ta na ?d?notu. Site n’ihe a ch?p?tara, nd? nch?cha t?r? aro ka e tinye anya na mmiri n’ala Igbo h? ihe nd? ad?chaz?gh? etu ? d? na mb? na-enye aka na nkwalite omenaala Igbo n’?r? ?m? ?kp? ka e weghachi ha az? maka ?d? mma nd? Igbo.
Keywords: igbo, n’ala, ?kp?, ?r?, umu