IGBOSCHOLARS Volume 15 Number 2 2022

Ihe ?ma Aka N’ihu Cheere As?s? Igbo Aka Mgba N’iji Ntaneet? R?p?ta ?r?

Ifeyinwa Cordelia Isidienu Chidimma Angela Ekeh
Abstract

Nch?cha a lebara anya n'ihe ?ma aka n’ihu cheere as?s? Igbo aka mgba n’iji ntaneeti r?p?ta ?r?. ?r? ntaneeti na-ar? n'oge ugbu a d? ?t?t? site n'?zu ah?a ruo n'as?s?, ag?m akw?kw?, mgbasa ozi, omenaala, na ime njem. N’oge ugbu a ?f?d? nd? Igbo anagh? enwe mmas? ?g? ma ? b? ?s? as?s? ha, tinyere inwe mmas? n’ebe mmek?r?ta d? n'etiti as?s? Igbo na ntaneeti d?. N’otu aka ah? e nwegh? ?z?z? maka iji ntaneeti eme ihe na-ebe ?t?t? nd? nk?zi as?s? Igbo n?; nke a na-enwe nk?wa okwu nke as?s? Igbo zuru oke n'?wa ntaneeti. N’ihi ya ka nch?cha a ji lebaa anya na nsogbu iji ntaneeti ar? ?r? na-enye nd? nk?zi na nd? ch?r? ?m?ta as?s? Igbo. E lebakwara anya ka iwebata nk?wa okwu Igbo n'?wa ntaneeti ga-esi enye aka n'ebe as?s? Igbo d?. ? b? nch?cha nk?wa nke e sitere n’aj?j? ?n? were nweta ngwa ?r? e jiri mee nch?cha a. A t?lekwara at?t? Ike Agb?r? As?s? (Ethnolinguistic Vitality Theory), nke si n'aka Giles, Bourhis and Taylor (1977). A ga-esite na nch?cha a, nyere nd? nk?zi aka ?h? ka ?wa ntaneeti ga-esi mee ka nk?zi d? mfe. ? gaeme ka ?m? akw?kw? nd? na-ag? as?s? Igbo mata na ? b?gh? ihe efu ka ha na-eme n'iji ntaneeti ar? ?r? na ha nwere ike isi n'?z? d? otu a kpata ego n’ihi n’?wa ntaneeti b? nke ?hanaeze ji ar? ?r? kwa ?b?ch?. Nch?cha a ga-enyekwara ha aka isi n'?z? ?wa ntaneeti were m?ta as?s? Igbo. ? d? mkpa ?kawlite as?s? Igbo n’ogo iji ya na-ar?p?ta ?r? n’as?s? Igbo, nke a ga-enye nd? mmad? mgbazi mgbe ha mere ns?hie ma ? b? ndehie n'as?s? Igbo.

Keywords: aka, asusu, cheere, igbo, ihe, ?ma, mgba, ntaneet?, n’ihu, n’iji, ?r?, r?p?ta
Copyright © 2026 ACJOL.