IGBOSCHOLARS Volume 16 Number 1 2023

Nzip?ta Na Nk?cha Aj? Akparamagwa Nd? ?ch?ch? Na?jir?a Site N’ Ab? Nd? A H??r? nke si n’aka

Anachunam, Chinelo Chizoba
Abstract

? b? ihe doro anya na nd? ?ch?ch? ala Na?jir?a n’oge ugbu a ab?gh?z? ihe a t?r? anya n’aka ha ka ha na-eme. ?t?t? nd? ?ch?ch? obodo b?z? nd? na-eji ohere e nyere ha were emegide nd? ha na-ach? n’?z? d? iche iche. Nke a mere ka mp? na agh?gh? juputa n’etiti nd? ?ch?ch? ma na-eme ka mmepe obodo na-alaghachi az?. ? b? nke a kpalitere mm?? nwa nch?cha ime nch?cha n’isiokwu a iji zip?ta ma k?chaa aj? akparamagwa nd? ?ch?ch? n’?ha obodo site n’ileba anya n’ab? ederede nd? a h??r?. Nch?cha a b? nch?cha nk?wa. A gbadoro ?kw? n’at?t? Karl Marx were t?chaa akw?kw? ab? nd? a h??r?. Akw?kw? ab? nd? a h??r? maka nch?cha a b?; Echiche, Ak?nuche na Ije ?wa. Nch?p?ta na-egosi na ?t?t? nd? ?ch?ch? obodo b? nd? ?ch?ch? aka ike, nd?ohi na nd? na-ach? naan? maka ?d?mma nke ha. ?z?, b? na nwanch?cha ch?p?tara na ? d?ka ?m?akw?kw? na-enwekar? mmas? iji akw?kw? iduuaz? na ejije eme nch?cha kar?a iji akw?kw? ag?mag? ab? mee nch?cha. Nch?cha a ga-abara ?m?akw?kw? ngalaba ag?mag? uru ?mata etu nd? odee ag?mag? si eji akw?kw? ag?mag? ha egosip?ta ihe na-emegas? n’?wa. ? ga-enyekwu aka ime ka nd? ?ch?ch? obodo ?kachas? Naijir?a nwee ncheghar? na ?m?k? n’ebe nd? ha na-ach? n? ma ha g?? nch?p?ta a, n’ihi na o nwere ka ab? si emetuta mmad? n’obi n’?z? p?r? iche. Ab? nwere ikike ime ka mmad? nwe mm?? ncheghar? ?s??s?, ngh?ta ab? ?f?d?, na-ad?kwa mfe.

Keywords: abu, aj?, akparamagwa, h??r?, na?jir?a, ndi, nke, nk?cha, nzip?ta, n’aka, ochichi, site
Copyright © 2026 ACJOL.