Nch?cha a nke isiokwu ya b? “Mwep? n’olu ?ka, site n’usoro ?t?as?s? nnwoghar?” b? nke lebara anya n’?d? mwep? d? iche iche na-ap?ta n’olu ?ka. Ihe kpalitere mm?? nwa nch?cha ileba anya n’isiokwu a b? na e nwebeghi ?t?t? nch?cha e merela n’isiokwu a mb?. Ebumnobi nch?cha a b? iji lebaa anya ma t?p?ta ?d? mgbanwe d? iche iche na-adap?ta n’olu ?ka site n’iji usoro ?t?as?s? nnwoghar? wee nyochaa ya. ?z? b? ?ch?p?ta ka olu ?ka si ahazi mkp?r?okwu na ndok? okwu, ? kachas? mgbe ? na-ezip?ta mwep? mkp?r?as?s?, mkp?r?okwu ma ? b? nkebiokwu. Nch?cha a b? nch?cha kes?vee, a gbasokwara usoro At?t? ?t?as?s? Nnwoghar? wee mee ya. Site na nch?cha a, a ch?p?tara na mgbanwe p?tara n’olu ?ka d? ka o si p?ta n’olu Izugbe. A ch?p?takwara na ?f?d? irighiri okwu d? na ndok? omimi na-ap? na ndok? elu nke ah?r?okwu n’ihi nnwoghar? nke ah?r?okwu ah? gabigara. Nch?cha a ga-abara ?t?t? nd? uru, ? kachas? nd? am?mam? ?t?as?s? Igbo. Nwa nch?cha na-at?kwaz? aro ka e were usoro ?t?as?s? nnwoghar? lebakwuo anya n’olu as?s? Igbo d? iche iche iji bawanye ngwa ?m?m? as?s? Igbo.
Keywords: mwep?, nnwoghar?, n’aka, n’olu, n’usoro, ?ka, site, ?t?as?s?