Nch?cha a lebara anya na mmet?ta ngwak?r?ta as?s? Igbo na as?s? Bekee na-emet?ta ?m?m? ?t?as?s? Igbo Izugbe n’ogo sek?nd?r? ukwu d? n’okpuru ?ch?ch? ime obodo Ns?ka na Steeti Enugwu. E ji usoro s?vee mee nch?cha a. Nd? nch?cha ji aj?j? ederede nj?maza mmet?ta ngwak?r?ta as?s? Igbo na as?s? Bekee na-emet?ta ?m?m? ?t?as?s? Igbo Izugbe (MNAIBOUII) n’ogo sek?nd?r? ukwu wee mee nch?cha a. Aj?j? ederede a b? nke e kesara n’etiti ?m? akw?kw? d? nar? ab?? n’?n??g?g? b? nd? e jiri mee nch?cha. E ji usoro nsere h?p?ta ?l?akw?kw? iri n’etiti ?l?akw?kw? nke g??ment? nwe n’okpuru ?ch?ch? Ns?ka. ? b? n’ime ?l?akw?kw? iri nd? a ka e ji usoro nsere h?p?ta ?m? akw?kw? iri n’ime nke ?b?la na ha niile. A haziri ihe a ch?p?tara site n’iji miin na nd?p? n’izugbe. Ihe nd? nch?cha ch?p?tara gosiri na; ngwak?r?ta as?s? Igbo na as?s? Bekee na-emet?ta ?m? akw?kw? n’?s?s? ?t?as?s? Igbo. ? naemet?takwa ?m? akw?kw? n’odide ?t?as?s? Igbo. N’ikpeaz? ngwak?r?ta as?s? Igbo na as?s? Bekee naemet?takwa mmas? ?m? akw?kw? n’ebe ?m?m? ?t?as?s? Igbo n?. Nd? nch?cha t?nyere aro nd? a; nke mb?, nd? nne na nna ga-enwe ezigbo mmas? n’ebe as?s? Igbo d? site na inye ?m? ha ezi nt?ala na nkwado. G??ment? ga-ah? na nd? nk?zi e weere ?r? nk?zi n’as?s? Igbo n’ogo sek?nd?r? ukwu b? akwa akw?r? n’as?s? Igbo. Nd? nne na nna ga-agba mb? h? na ha na-az?r? ?m? ha akw?kw? ?g?g? Igbo, nakwa ?m?aka ?g? ya b? akw?kw?. ?z? kwa, b? nd? nk?zi Igbo iji ngwa nk?zi a na-ah? anya na gburugburu wee k?zie as?s? Igbo n’ogo sek?nd?r? ukwu. Tinyere nke a, nd? isi ?l?akw?kw? na nd? g??ment? ga na-enye ?m? akw?kw? dere akw?kw? ?g?g? Igbo ihe nrita iji na-akwalite ?m?m? ?s?s? Igbo. Na nch?k?ta, o kwesiri ka nd? Igbo niile gbaa mb? were as?s? Igbo na akpar?ta ?ka iji kwalite as?s? Igbo.
Keywords: asusu, bekee, enugwu, igbo, izugbe, mmet?ta, na-emetuta, ngwak?r?ta, ns?ka, n’ogo, n’okpuru, ochichi, ?m?m?, sek?nd?r?, steeti, ukwu, ?t?as?s?