Akwamozu onye ?z? na Ibide n’omenala Igbo: Nziputa Uru na ?gh?m d? na ya b? nch?cha e mere iji ch?p?ta ihe niile gbsara usoro nd? Igbo na-agbaso were akwa ozu onye ?z? na Ibide ma gosip?takwa uru na ?gh?m d? na ya. Edemede nch?cha a, gaenyere onye ab?gh? onye Igbo aka ?ch?p?ta usoro nd? Igbo na-agbaso were akwa ozu onye ?z? na ibide. ? ga-eme ka onye ?b?la ga-ag? edemede nch?cha a amata ihe kpatara nd? ?z? ejigh? eri nri na mmemme ?bula ha gara. Nwanch?cha a, ch?r? ?mata ihe kpatara akwamozu onye ?z? ji ewe ?t?t? af? tupu obido. O kwesiri tupu mmad? echie ?z?, onye ah? ga-agba mbo h? na o debere ego a ga-eji akwa ya mgbe ?b?la ? nw?r? ka ? ghara ?b? onye ah? nw?? ? b?r? ikonye nd? ezina?l? ya nsogbu n’isi. At?t? a gbasoro wee dee nch?cha a b? At?t? Nk?miriko. At?t? a na-eleba anya n’ak?k?ala, ak?k?okike, na ak?k?nd? d? iche iche nakwa agwa na mpaghara etu e si ewebata ?d?mara. Onye wubere at?t? a b? Carl Gustav Jung. Aj?j??n? nd? a gbara nyere aka iji matagas?a ihe nd? d?gasi n’isiokwu nch?cha a. N’iji ch?k?ta ihe nd? ah? nd?nch?cha ch?p?tara, o kwere gh?ta na usoro e si akwaa ozu ab?? a ab?gh? otu. Nd?iche na myiri nd? ah? nwekwara ihe kpatara ha nke nd?nch?cha zip?tara n’ederede a. Nd? ?z? b? nd? a na-ah?ta d? ka nd? n? n’?kwa d? elu, ya mere ekwesigh? igbaso otu usoro esi kwaa ozu onye ?z? wee kwaa ozu onye enwegh? ihe o chiri(Ibide). Makana tupu mmad? echigide echichi chirue n’?z?, onye ah? ga-ebu ?z? chie echichi nd? ?z? tupu o chie nke a b? ?z? ma b?r?kwa echichi b? echisie ?gw? n’ala Igbo.
Keywords: akwamozu, ibide, igbo, nzip?ta, n’omenala, ?gh?m, onye, ozo, uru