Ngw?t?k? as?s? Igbo na Bekee b? ihe na-ar? ibe ya elu n'ala Igbo nakwa ebe niile a na-as? as?s? Igbo n'?b?ch? taata. ?f?d? ka amagh? Igbo as? b??r? ibu ar?, ebe ?f?d? ji ya eme ngala. ?f?d? ?m?aka nd? a m?r? ?h?r? amagh?z? ka e si as? as?s? Igbo a, ihe nke a wee b?r? ihe j?gburu udele wee sigbuo nkakw?. Ndi ?wa dum wee na-aj? ma ? b?kwa mmad? nwe ?g?d? ewu na-ata? ? b? ?d? ?n?d? ?j?? a kpaliri mm?? nd? omee nch?cha a, ha wee malite njem iseka ?d? ngw?t? nd? ah? na ihe na-ebuta ya. A t?chas?r? ?d? nh?sianya a as?s? Igbo na-ah?si n'ebe as?s? Bekee d? wee ch?p?ta na ihe na-esi nkakw? isi si ya n'?kp?kp?, nke p?tara na as?s? Bekee nwere ?t?t? mmekpa ah? n'ebe as?s? Igbo d?. Nke a wee na-ak?wa na ? b?r? na ? ga-enwe ihe ? b?la a ga-eme banyere ihe a, nd? nne na nna na nd? nk?zi as?s? Igbo ga ebido s?wara ?m?aka na ?m? akw?kw? as?s? Igbo n'ihi na a nagh? am? aka ekpe na nka
Keywords: asusu, bekee, igbo, mmet?ta, na-enwe, nas?s?, nseka