issn: 2476-8448 Ekwe Jonal nke ndi IGBO SCHOLARS FORUM,Nigeria na-akpoku ndi odee nwere ederede e nyochere ma dezie nke oma n'ihe gbasara Igbo na ndi ya, ka ha wete ha ka e biputara ha n'Ekwe Jonal.. Anyi na-anabata ederede na atumaatu obula metutere odimma ndi mmadu, asusu, ekpemekpe, agumakwukwo, mgbaragwu na mkpakwukwo, Akukontoala, Akunauba, Mmekorita mmadu na ibe ya, Omenala, Nkanauzu, Mmekorita azumahia, Ochichi, Gburugburu, dgz. Zite akwukwo gi dika akpaozi ntado nke ikuku site n'akara ozi ikuku a: igboscholarsforum@yahoo.com maobu i biputa ya n'akwukwo uzo abuo ma zigara ya otu onye n'ime ndi nhazi Jonal a.udi nruakaebe ihe ndi e legere anya n'ide ederede anyi ga-anabata bu MLA agba nke asaa. Jonal a bu n'obi idi na-eweputa akaoru ya kwa.
The submission has not been previously published, nor is it before another journal for consideration (or an explanation has been provided in Comments to the Editor).
The text adheres to the stylistic and bibliographic requirements provided by editors.