Ekwumekwu b? ?z? mmad? na ibe ya nwere ike isi zik?r?ta ozi, kpar?ta ?ka ma t?leghar?k?ta echiche n’?n?d? ?b?la. I ji mee ka ekwumekwu di nro ma nweta mmet?ta a t?r? anya ya, etu esi h?r? mkp?r?okwu d? oke mkpa. Na nch?cha a, enyochara ekwumekwu d? iche iche e jiri mee mkpar?ta ?ka n’?n?d? enweghi nchekwa n’obodo Na?jir?a i ji ch?p?ta mmet?ta mkp?r?okwu nwere ike inwe na nd? ?m? amaala n’?n?d? enweghi nchekwa. A h?tara ekwumekwu e mere n’igwe onyonyo ?l? nzisa ozi Arise gbasara ?n?d? ?gbaaghara Na?jir?a d?ka ngwa nch?cha a . Njumaza, nk?wa na nch?k?ta b? nja e jiri tulee az?za ?m? nwokeiri ise (50) na?m? nwany? iri na an? (14) sonyere na nch?cha a nyere.Agbakwas?r? ?kw? na at?t? sitizen sosiolingwistiks, iji t?cha az?za nd? a. Nch?p?ta nch?cha a r?t?r? aka na mkp?r?okwu nd? e jiri mee ekwumekwu a gosiri na mmet?ta mweta n’ike (MmI) na nke agh?gh? (MA) p?tara ihe nke ?ma. Nke a p?tara na ?m? amaala nwetara mmet?ta mmegbu na agh?gh? nke kpaliri mm?? mbibi na ?g? n’etiti agb?r? d? iche iche. epuola ome n’ obi ?f?d? agb?r? nke mere na ?m? amaala enwekwagh? nz?r?mah? . N’? ga n’ihu, nch?p?ta a tupenyere az? na, ? ga-ara ah? iweghachita ?d? n’otu nke agb?r? na agb?r? n’obodo Naijir?a. Alo nch?cha a gbakwasiri ?kw? n’ichekwaba mkp?r?okwu ?d?nala e ji ekwu okwu n’?n?d? d? iche iche maka iwulite nka ekwumekwu maka mmek?r?ta ? kachas? n’?n?d? enweghi nchekwa n’obodo.
Keywords: ekwumekwu, enwegh?, mkp?r?okwu, mmek?r?ta, nchekwa, nnyocha, n’as?s?, obodo, odinala, ?ha, ?n?d?