Otu nnukwu ihe mgbu chere ntolite as?s? Igbo aka mgba n’ihu taa b? odide ya. Odide b? otu ?z? p?r? iche ma kachakwa mma iji mee ka as?s? ? b?la p?ta ihe. Odide as?s? na-enye aka ime ka a matakwuo as?s? na nd? nwe ya. Kama, odide as?s? ab?gh? ihe d?cha mfe, ? kacha odide Igbo Izugbe. Ka ? d? taa, odide Igbo Izugbe d? ka oke ?h?a, onye si ebe o si, ? malite s?chawa ebe ? ch?r?. Otu ihe butere ?n?d? a b? na ?t?t? ?m?af? Igbo anagh? etinye uchu n’ihe banyere ndezi as?s? Igbo; ?f?d? ejighi ya b? as?s? kp?r? ihe n’?z? ? b?la. A b?a n’odide ya, onye ? b?la na-edote ah? ka ? b? ?kachamara. As?s? b? otu ?kp?t?r?kp? e jiri mara mba ? b?la nke mere na ?t?t? mba d? iche iche na-agba mb? ?h? na as?s? ha na eto eto. ? b?r? na nd? nwe as?s? ? b?la etinyeghi uchu wee kwado ntolite ya, ihe ?z? chere ya aka mgba n’ihu b? ?d?da na ?nw? ike. ? b? iji gbochie ?n?d? d? otu a n’ebe as?s? Igbo d? butere edemede nke a. Edemede a lebara anya n’?z? ihe at? d? mkpa e kwesiri ibu n’obi mgbe a na-ede as?s? Igbo, nd? g?nyere: ?mata nkejias?s? na ibe ya, ? kacha ka o si met?ta ‘m’ na ‘n’. Edemede a gbadoro ?kw? n’ekereuche, nnyocha edemede na nch?p?ta nd? ?kamm?ta nd? ?z? mere, tinyere amamihe odee d? ka nwaf? g?r?, maara, na-as?, na-ak?zi, ma na edekwa as?s? Igbo nke ?ma. Edemede a bara nnukwu uru n’ihi na ? ga-enyere nd? nk?zi, nne na nna, ?m? akw?kw?, nd? mbip?ta akw?kw?, nd? ?r? mgbasaozi aka ?mata ka e si edezi Igbo Izugbe nke ?ma. mkp?r?okwu ? b?la, ?r? mkp?r?okwu, na mp?tara mkp?r?okwu ? b?la; tinyekwara mmak? mkp?r? ab??ch??
Keywords: asusu, igbo, nkwalite, n’ezi, odide, ?m?m?, site